Abụ Ọma 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jehova, Oké Nkume m, ọ bụ gị ka m na-akpọ mgbe niile.+ Ajụla ige m ntị. Ọ bụrụ na ị gba m nkịtị,M ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.*+
28 Jehova, Oké Nkume m, ọ bụ gị ka m na-akpọ mgbe niile.+ Ajụla ige m ntị. Ọ bụrụ na ị gba m nkịtị,M ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.*+