Abụ Ọma 88:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ̀ bụ n’ili ka a ga-akọsa ịhụnanya gị? Ọ̀ bụ n’ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị* ka a ga-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi? Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ili* enweghị ike ito gị.+ Ọnwụ enweghịkwa ike ịja gị mma.+ Ndị na-agbada n’olulu enweghị ike ịtụkwasị gị obi na ị na-eme ihe i kwuru.+
11 Ọ̀ bụ n’ili ka a ga-akọsa ịhụnanya gị? Ọ̀ bụ n’ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị* ka a ga-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?
18 Ili* enweghị ike ito gị.+ Ọnwụ enweghịkwa ike ịja gị mma.+ Ndị na-agbada n’olulu enweghị ike ịtụkwasị gị obi na ị na-eme ihe i kwuru.+