Abụ Ọma 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+ Abụ Ọma 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị iro m bu iwe na ọnụma n’obi na-akparị m.* Ha na-akparị m mgbe niile, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Abụ Ọma 102:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị iro m na-akparị m mgbe niile.+ Ndị na-akwa m emo na-eji aha m abụ ndị mmadụ ọnụ.
10 Ndị iro m bu iwe na ọnụma n’obi na-akparị m.* Ha na-akparị m mgbe niile, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+