Abụ Ọma 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gị Onye na-azọpụta ndị na-agbaba n’aka gị siri ike,*Onye na-azọpụta ha n’aka ndị na-enupụrụ gị isi,Biko, mee ihe dị ebube iji gosi ịhụnanya gị.+
7 Gị Onye na-azọpụta ndị na-agbaba n’aka gị siri ike,*Onye na-azọpụta ha n’aka ndị na-enupụrụ gị isi,Biko, mee ihe dị ebube iji gosi ịhụnanya gị.+