Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’onye na-ejere Chineke ozi na onye na-anaghị ejere ya ozi.” Matiu 13:49, 50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ oge a.* Ndị mmụọ ozi ga-aga si n’ebe ndị ezi omume nọ kpọpụta ndị ajọ omume, 50 ha ga-atụbakwa ha n’oké ọkụ. N’ebe ahụ ka ha ga-anọ na-ebe ákwá, na-atakwa ikikere ezé.
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’onye na-ejere Chineke ozi na onye na-anaghị ejere ya ozi.”
49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ oge a.* Ndị mmụọ ozi ga-aga si n’ebe ndị ezi omume nọ kpọpụta ndị ajọ omume, 50 ha ga-atụbakwa ha n’oké ọkụ. N’ebe ahụ ka ha ga-anọ na-ebe ákwá, na-atakwa ikikere ezé.