Ndị Hibru 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ okwukwe mere anyị ji aghọta na ọ bụ okwu Chineke ka e ji kee ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa.* Chineke si otú ahụ si n’ihe ndị anyị na-anaghị ahụ anya mee ihe ndị anyị na-ahụ anya.
3 Ọ bụ okwukwe mere anyị ji aghọta na ọ bụ okwu Chineke ka e ji kee ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa.* Chineke si otú ahụ si n’ihe ndị anyị na-anaghị ahụ anya mee ihe ndị anyị na-ahụ anya.