Abụ Ọma 119:90 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 90 Ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+ Ị tọsiri ntọala ụwa ike, ka o wee dịgide.+