Ilu 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha.+ Ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume daa daruo ala.+ 2 Timoti 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+
16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha.+ Ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume daa daruo ala.+
12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+