Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike. Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na ndị ọzọ so ná ndị Sanhedrin* nọ na-achọgharị ebubo ha ga-ebo Jizọs ka ha wee gbuo ya.+
12 Enyefela m n’aka ndị iro m,*+N’ihi na ndị akaebe ụgha abịala ka ha bo m ebubo,+Ha na-abakwa mba na ha ga-emesi m ike.
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na ndị ọzọ so ná ndị Sanhedrin* nọ na-achọgharị ebubo ha ga-ebo Jizọs ka ha wee gbuo ya.+