Ilu 6:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye nzuzu nke bụ́kwa onye ajọ omume na-ejegharị na-ekwu ihe na-enweghị isi.+ 13 Ọ na-atabiri mmadụ anya,+ na-akụ ụkwụ ya n’ala, na-emegharịkwa mkpịsị aka ya mgbe ọ na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ.
12 Onye nzuzu nke bụ́kwa onye ajọ omume na-ejegharị na-ekwu ihe na-enweghị isi.+ 13 Ọ na-atabiri mmadụ anya,+ na-akụ ụkwụ ya n’ala, na-emegharịkwa mkpịsị aka ya mgbe ọ na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ.