Abụ Ọma 71:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Kwa ụbọchị, m ga na-akọ banyere ezi omume ndị ị na-eme,+N’ihi na ihere ga-eme ndị chọrọ ka m laa n’iyi, a ga-emechukwa ha ihu.+
24 Kwa ụbọchị, m ga na-akọ banyere ezi omume ndị ị na-eme,+N’ihi na ihere ga-eme ndị chọrọ ka m laa n’iyi, a ga-emechukwa ha ihu.+