Abụ Ọma 55:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Bunye Jehova ibu na-anyịgbu gị.+ Ọ ga-enyere gị aka.+ E nweghị mgbe ọ ga-ahapụ onye ezi omume ka ọ daa.*+ Ilu 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tinye ihe ọ bụla ị na-eme n’aka Jehova,+Ihe ndị ị chọrọ ime ga-agakwa nke ọma.
22 Bunye Jehova ibu na-anyịgbu gị.+ Ọ ga-enyere gị aka.+ E nweghị mgbe ọ ga-ahapụ onye ezi omume ka ọ daa.*+