Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma Chineke, ị ga-eme ka ndị ahụ ikpe ọbara mara na ndị na-aghọ aghụghọ banye n’ili.+ Ha agaghị anọru ọkara ndụ ha.+ Ma m ga-atụkwasị gị obi.
23 Ma Chineke, ị ga-eme ka ndị ahụ ikpe ọbara mara na ndị na-aghọ aghụghọ banye n’ili.+ Ha agaghị anọru ọkara ndụ ha.+ Ma m ga-atụkwasị gị obi.