Diuterọnọmi 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ọ bụrụ na ị gaa wee ihe ubi ndị dị n’ubi gị, gị echefuo ùkwù ọka* n’ubi, agaghachila ka i buru ya. A ga-ahapụrụ ya onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile ị na-eme.+ Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+ Ilu 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova agaghị ekwe ka agụụ gụgbuo onye ezi omume,+Ma ọ ga-eme ka ndị ajọ omume ghara inweta ihe na-agụsi ha ike.
19 “Ọ bụrụ na ị gaa wee ihe ubi ndị dị n’ubi gị, gị echefuo ùkwù ọka* n’ubi, agaghachila ka i buru ya. A ga-ahapụrụ ya onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna,* nakwa nwaanyị di ya nwụrụ,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile ị na-eme.+
15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+
3 Jehova agaghị ekwe ka agụụ gụgbuo onye ezi omume,+Ma ọ ga-eme ka ndị ajọ omume ghara inweta ihe na-agụsi ha ike.