Abụ Ọma 38:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma m na-eme ka onye ntị chiri. Anaghị m ege ihe ha na-ekwu.+ M na-eme ka onye ogbi. Anaghị m ekwu ihe ọ bụla.+ Matiu 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma mgbe ndị isi nchụàjà na ndị okenye na-ebo ya ebubo, o kwughị ihe ọ bụla.+ 1 Pita 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.
13 Ma m na-eme ka onye ntị chiri. Anaghị m ege ihe ha na-ekwu.+ M na-eme ka onye ogbi. Anaghị m ekwu ihe ọ bụla.+
23 Mgbe a na-akparị ya,*+ ọ naghị akparịgwara.*+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o nweghị onye ọ baara mba, kama ọ hapụrụ okwu niile n’aka Chineke, onye na-ekpe ikpe+ ziri ezi.