Luk 24:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ọ gwaziri ha, sị: “Ihe ndị a ka m gwara unu mgbe mụ na unu ka nọ,+ na ihe niile e dere gbasara m n’Iwu Mosis, n’Akwụkwọ Ndị Amụma, nakwa n’Abụ Ọma ga-emezurịrị.”+
44 Ọ gwaziri ha, sị: “Ihe ndị a ka m gwara unu mgbe mụ na unu ka nọ,+ na ihe niile e dere gbasara m n’Iwu Mosis, n’Akwụkwọ Ndị Amụma, nakwa n’Abụ Ọma ga-emezurịrị.”+