Diuterọnọmi 4:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ chụpụụrụ unu mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu, ka ọ kpọbata unu n’ala ha ma nye ya unu ka ọ bụrụ nke unu, otú ọ bụ nke unu taa.+ Joshụa 24:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M mere ka ike ịlụso unu agha gwụ ha niile, nke na ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt gbara ọsọ n’ihi unu.+ Ọ bụghị mma agha unu ma ọ bụ ụta unu mere ha ji gbaa ọsọ.+
38 Ọ chụpụụrụ unu mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu, ka ọ kpọbata unu n’ala ha ma nye ya unu ka ọ bụrụ nke unu, otú ọ bụ nke unu taa.+
12 M mere ka ike ịlụso unu agha gwụ ha niile, nke na ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt gbara ọsọ n’ihi unu.+ Ọ bụghị mma agha unu ma ọ bụ ụta unu mere ha ji gbaa ọsọ.+