1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova agaghị ahapụ unu*+ n’ihi aha ya dị ebube,+ maka na Jehova ekpebiela na unu ga-abụ ndị ya.+