Abụ Ọma 74:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma Chineke bụ Eze m kemgbe ogologo oge gara aga,Onye na-azọpụta ndị ya n’ebe niile n’ụwa.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị.+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu.+ Jehova bụ Eze anyị.+ Ọ bụ ya ga-azọpụta anyị.+