-
Diuterọnọmi 32:42Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
42 M ga-eme ka akụ́ m ṅụgide ọbara, ya egbuwe ya ka mmanya.
Mma agha m ga-erikwa anụ ahụ́.
Ọ ga-aṅụ ọbara ndị e gburu egbu na nke ndị a dọtara n’agha,
Riekwa isi ndị ndú nke onye iro.’
-