Diuterọnọmi 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na olee mba ukwu nke nwere chi nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe ọ bụla anyị kpọrọ ya?+ Abụ Ọma 145:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile ji obi ha niile na-akpọku ya.*+ ר [Resh] 19 Ọ na-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha.+ Ọ na-anụ ákwá ha na-ebe ka o nyere ha aka, ọ na-anapụtakwa ha.+ Nehọm 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova dị mma.+ Ọ bụ ebe mgbaba n’ụbọchị nsogbu.+ Ọ ma* ndị na-agbaba n’ime ya.+
7 N’ihi na olee mba ukwu nke nwere chi nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe ọ bụla anyị kpọrọ ya?+
18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile ji obi ha niile na-akpọku ya.*+ ר [Resh] 19 Ọ na-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha.+ Ọ na-anụ ákwá ha na-ebe ka o nyere ha aka, ọ na-anapụtakwa ha.+