Abụ Ọma 48:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ụlọ elu ndị a rụsiri ike dị na ya,Chineke emeela ka a mara na ya bụ ebe mmadụ na-agbaba, aka aghara ịkpa ya.+ Abụ Ọma 125:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ahụ ugwu dị iche iche si gbaa Jeruselem gburugburu+Ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu,+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.
3 N’ụlọ elu ndị a rụsiri ike dị na ya,Chineke emeela ka a mara na ya bụ ebe mmadụ na-agbaba, aka aghara ịkpa ya.+
2 Otú ahụ ugwu dị iche iche si gbaa Jeruselem gburugburu+Ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu,+Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.