Diuterọnọmi 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ, Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+ Malakaị 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova kwuru, sị, “M hụrụ unu n’anya.+ Ma unu sịrị: ‘Olee otú i si hụ anyị n’anya?’” Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ bụ na Ịsọ abụghị nwanne Jekọb?+ Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,
6 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ, Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+
2 Jehova kwuru, sị, “M hụrụ unu n’anya.+ Ma unu sịrị: ‘Olee otú i si hụ anyị n’anya?’” Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ bụ na Ịsọ abụghị nwanne Jekọb?+ Ma ahụrụ m Jekọb n’anya,