Ọpụpụ 35:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ụmụ nwaanyị niile ndị nwere nkà+ ji aka ha mee eri, ha wetakwara ihe ndị ha mere: eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin.
25 Ụmụ nwaanyị niile ndị nwere nkà+ ji aka ha mee eri, ha wetakwara ihe ndị ha mere: eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin.