Diuterọnọmi 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Lezienụ anya, kpachapụrụnụ onwe unu anya, ka unu ghara ichefu ihe ndị anya unu hụrụ, ka ha gharakwa ịpụ apụ n’obi unu n’oge niile unu dị ndụ. Unu ga-emekwa ka ụmụ unu na ụmụ ụmụ unu mara ha.+
9 “Lezienụ anya, kpachapụrụnụ onwe unu anya, ka unu ghara ichefu ihe ndị anya unu hụrụ, ka ha gharakwa ịpụ apụ n’obi unu n’oge niile unu dị ndụ. Unu ga-emekwa ka ụmụ unu na ụmụ ụmụ unu mara ha.+