Job 28:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+ Ilu 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova,+Ihe na-egosikwa na mmadụ na-aghọta ihe bụ onye ahụ ịmata Onye Kacha Nsọ.+
28 O wee sị mmadụ: ‘Lee, ọ bụ ịtụ egwu Jehova bụ amamihe.+ Mmadụ iwepụ aka n’ihe ọjọọ bụkwa nghọta.’”+
10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova,+Ihe na-egosikwa na mmadụ na-aghọta ihe bụ onye ahụ ịmata Onye Kacha Nsọ.+