1 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na mmadụ ịzụ ahụ́ ya* bara obere uru. Ma, ife Chineke otú ọ chọrọ bara uru n’ihe niile, n’ihi na ọ bara uru ná ndụ anyị dị ugbu a. Ọ ga-abakwara anyị uru ná ndụ anyị ga-adị n’ọdịnihu.+
8 N’ihi na mmadụ ịzụ ahụ́ ya* bara obere uru. Ma, ife Chineke otú ọ chọrọ bara uru n’ihe niile, n’ihi na ọ bara uru ná ndụ anyị dị ugbu a. Ọ ga-abakwara anyị uru ná ndụ anyị ga-adị n’ọdịnihu.+