Ilu 5:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I wee sị: “Ejighị m aka ná ntị a dọrọ m kpọrọ ihe. Obi m anabataghị mba a baara m. 13 Egeghị m ntị n’ihe ndị na-akụziri m ihe kwuru,Aṅaghịkwa m ndị nkụzi m ntị. Ilu 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Onye nzuzu anaghị achọ ịghọta ihe. Ọ bụ naanị ihe dị ya n’obi ka ọ na-achọ ikwu.+
12 I wee sị: “Ejighị m aka ná ntị a dọrọ m kpọrọ ihe. Obi m anabataghị mba a baara m. 13 Egeghị m ntị n’ihe ndị na-akụziri m ihe kwuru,Aṅaghịkwa m ndị nkụzi m ntị.