Ilu 31:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Emefusịla ike gị n’ahụ́ ụmụ nwaanyị,+Ebikwala ụdị ndụ na-ala ndị eze n’iyi.+ Luk 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma ozugbo nwa gị nwoke a ya na ndị akwụna richara ihe gị* lọtara, i gbuuru ya nwa ehi gbara agba.’
30 Ma ozugbo nwa gị nwoke a ya na ndị akwụna richara ihe gị* lọtara, i gbuuru ya nwa ehi gbara agba.’