Ilu 7:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Na mberede, o sooro nwaanyị ahụ ka oké ehi nke na-aga n’ebe a ga-egbu ya,Ka onye nzuzu a ga-atụ ịga ma taa ahụhụ.+ 23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya. Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+
22 Na mberede, o sooro nwaanyị ahụ ka oké ehi nke na-aga n’ebe a ga-egbu ya,Ka onye nzuzu a ga-atụ ịga ma taa ahụhụ.+ 23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya. Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+