Jenesis 26:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe obere oge gafere, Abimelek, eze ndị Filistia, si na windo na-elepụ anya, o wee hụ ka Aịzik na Ribeka nwunye ya na-egwuri egwu.*+ Jenesis 29:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jekọb wee jeere Leban ozi afọ asaa maka Rechel.+ Ma n’anya ya, ọ dị ka ụbọchị ole na ole n’ihi otú o si hụ Rechel n’anya. Abụ Solomọn 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Kanye m ka akara n’obi gị,Kanye m ka akara n’ogwe aka gị,N’ihi na ịhụnanya siri ike ka ọnwụ,+Ịhụnanya nke siri ezigbo ike na-emekwa ka mmadụ ghara ịhapụ onye ọ hụrụ n’anya otú ili* na-anaghị ahapụ onye o ji. Ụdị ịhụnanya a dị ka ọkụ na-enwusi ike, bụ́ ọkụ nke Jaa.*+
8 Mgbe obere oge gafere, Abimelek, eze ndị Filistia, si na windo na-elepụ anya, o wee hụ ka Aịzik na Ribeka nwunye ya na-egwuri egwu.*+
20 Jekọb wee jeere Leban ozi afọ asaa maka Rechel.+ Ma n’anya ya, ọ dị ka ụbọchị ole na ole n’ihi otú o si hụ Rechel n’anya.
6 “Kanye m ka akara n’obi gị,Kanye m ka akara n’ogwe aka gị,N’ihi na ịhụnanya siri ike ka ọnwụ,+Ịhụnanya nke siri ezigbo ike na-emekwa ka mmadụ ghara ịhapụ onye ọ hụrụ n’anya otú ili* na-anaghị ahapụ onye o ji. Ụdị ịhụnanya a dị ka ọkụ na-enwusi ike, bụ́ ọkụ nke Jaa.*+