Abụ Ọma 7:14-16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Legodị onye na-akpa nkata ọjọọ.* Ọ na-echepụta ihe ọjọọ, ihe sikwa ya n’ọnụ apụta bụ ụgha.+ 15 Ọ na-egwu olulu, gwumie ya egwumie,Ma ọ na-adaba n’olulu ahụ o gwuru.+ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ọ na-akpata.+ Arụrụala ọ na-arụ ga-ala ya n’isi. Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+
14 Legodị onye na-akpa nkata ọjọọ.* Ọ na-echepụta ihe ọjọọ, ihe sikwa ya n’ọnụ apụta bụ ụgha.+ 15 Ọ na-egwu olulu, gwumie ya egwumie,Ma ọ na-adaba n’olulu ahụ o gwuru.+ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ọ na-akpata.+ Arụrụala ọ na-arụ ga-ala ya n’isi.
7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+