Matiu 5:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe enyefee gị n’aka onye nche ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.+
25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe enyefee gị n’aka onye nche ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.+