-
Ilu 24:30-34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ahụrụ m na ahịhịa eruchiela ya.
32 Ahụrụ m ihe a ma chebara ya echiche.
M hụrụ ya wee mụta na
33 Ihitụ ụra, irotụ ụra,
Na ịkụkụwatụ aka ka i zuo ike
34 Ga-eme ka ị daa ogbenye na mberede ka à ga-asị na onye ohi zuru gị ohi na mberede.
Ị ga-adakwa ụkpa ka à ga-asị na mmadụ ji ngwá ọgụ bịa nakọrọ gị ihe niile i nwere.+
-