Ilu 16:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye okwu na ụka* na-akpata esemokwu,+Onye asịrị na-ekewakwa ndị bụ́ ezigbo enyi.+ Ndị Rom 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu kpachara anya maka ndị na-akpata nkewa ma na-eme ihe ndị nwere ike ime ka unu zọhie ụkwụ. Ihe ndị a ha na-eme dị iche n’ihe a kụziiri unu. Zerekwanụ ndị ahụ.+
17 Ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu kpachara anya maka ndị na-akpata nkewa ma na-eme ihe ndị nwere ike ime ka unu zọhie ụkwụ. Ihe ndị a ha na-eme dị iche n’ihe a kụziiri unu. Zerekwanụ ndị ahụ.+