Ekliziastis 7:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M chọpụtaziri ihe a: Nwaanyị nke dị ka ọnyà,* nke obi ya dị ka ụgbụ azụ̀, nke aka ya dịkwa ka ịga a na-atụ ndị mkpọrọ, ka ọnwụ njọ.* Onye na-eme ihe dị ezi Chineke mma agaghị adaba n’aka nwaanyị ahụ,+ ma nwaanyị ahụ ga-ejide onye mmehie.+
26 M chọpụtaziri ihe a: Nwaanyị nke dị ka ọnyà,* nke obi ya dị ka ụgbụ azụ̀, nke aka ya dịkwa ka ịga a na-atụ ndị mkpọrọ, ka ọnwụ njọ.* Onye na-eme ihe dị ezi Chineke mma agaghị adaba n’aka nwaanyị ahụ,+ ma nwaanyị ahụ ga-ejide onye mmehie.+