Ilu 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Etinyela isi n’ụzọ ndị ajọ omume,Agakwala n’ụzọ ndị ọjọọ.+ Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye ya na ndị ma ihe na-akpa* ga-ama ihe,+Ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+
20 Onye ya na ndị ma ihe na-akpa* ga-ama ihe,+Ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+