Matiu 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ihe m gwara unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè. Ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+
27 Ihe m gwara unu n’ọchịchịrị, kwuonụ ya n’ìhè. Ihe unu nụkwara a takwunyere atakwunye, sinụ n’elu ụlọ kwusaa ya.+