Ilu 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị na-arụsi ọrụ ike ga na-achị,+Ma a ga-amanye ndị umengwụ ka ha gbawa ohu.+ Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọtụtụ ihe na-agụ onye umengwụ agụụ, ma e nweghị ihe ọ bụla o nwere.+ Ma afọ ga-eju onye na-arụsi ọrụ ike.+ Ilu 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Atụmatụ onye na-arụsi ọrụ ike ga-eme ka ihe gaziere ya,*+Ma ndị niile ọ na-adị ngwa ngwa na-ada ogbenye.+
4 Ọtụtụ ihe na-agụ onye umengwụ agụụ, ma e nweghị ihe ọ bụla o nwere.+ Ma afọ ga-eju onye na-arụsi ọrụ ike.+
5 Atụmatụ onye na-arụsi ọrụ ike ga-eme ka ihe gaziere ya,*+Ma ndị niile ọ na-adị ngwa ngwa na-ada ogbenye.+