Ilu 5:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I wee sị: “Ejighị m aka ná ntị a dọrọ m kpọrọ ihe. Obi m anabataghị mba a baara m. 13 Egeghị m ntị n’ihe ndị na-akụziri m ihe kwuru,Aṅaghịkwa m ndị nkụzi m ntị. Jọn 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ naghịkwa abịakwute ìhè ahụ ka a ghara ịkatọ ọrụ ya.*
12 I wee sị: “Ejighị m aka ná ntị a dọrọ m kpọrọ ihe. Obi m anabataghị mba a baara m. 13 Egeghị m ntị n’ihe ndị na-akụziri m ihe kwuru,Aṅaghịkwa m ndị nkụzi m ntị.
20 N’ihi na onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ naghịkwa abịakwute ìhè ahụ ka a ghara ịkatọ ọrụ ya.*