Hosia 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ha amaghị m. Ebe ọ bụ na unu achọghị ịma m,+Achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị nchụàjà m. Ebe ọ bụ na unu echefuola iwu m,*+M ga-echefukwa ụmụ unu.
6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ha amaghị m. Ebe ọ bụ na unu achọghị ịma m,+Achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị nchụàjà m. Ebe ọ bụ na unu echefuola iwu m,*+M ga-echefukwa ụmụ unu.