Abụ Ọma 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, obi na-atọ m ụtọ. Ana m enwe* ezigbo aṅụrị. Ahụ́ rukwara m ala. Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+
12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+