Aịzaya 65:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-enyefe unu n’aka mma agha.+ Unu niile ga-ehulatakwa ala ka e gbuo unu,+N’ihi na m kpọrọ unu òkù, ma unu azaghị. Agwara m unu okwu, ma unu egeghị ntị.+ Unu nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m. Unu họkwaara ịna-eme ihe na-adịghị mụ mma.”+
12 M ga-enyefe unu n’aka mma agha.+ Unu niile ga-ehulatakwa ala ka e gbuo unu,+N’ihi na m kpọrọ unu òkù, ma unu azaghị. Agwara m unu okwu, ma unu egeghị ntị.+ Unu nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m. Unu họkwaara ịna-eme ihe na-adịghị mụ mma.”+