Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ Onye ezi omume na-agbaba na ya, e chebe ya.+ Aịzaya 40:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma, ndị nwere olileanya na Jehova ga-enyere ha aka ga-enwetaghachi ike. Ha ga-efeli elu ka à ga-asị na ha nwere nku ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije, ma ha agaghị ada mbà.”+
31 Ma, ndị nwere olileanya na Jehova ga-enyere ha aka ga-enwetaghachi ike. Ha ga-efeli elu ka à ga-asị na ha nwere nku ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije, ma ha agaghị ada mbà.”+