Jeremaya 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị bi n’ụwa, geenụ ntị! M na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a+N’ihi echiche ọjọọ ha na-eche. Ha aṅaghị ntị n’okwu m. Ha anabataghịkwa iwu m.”* Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+
19 Ndị bi n’ụwa, geenụ ntị! M na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a+N’ihi echiche ọjọọ ha na-eche. Ha aṅaghị ntị n’okwu m. Ha anabataghịkwa iwu m.”*
7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+