17 Ahitofel sịrị Absalọm: “Biko, ka m họrọ puku mmadụ iri na abụọ (12,000) chụwa Devid n’abalị a. 2 M ga-agakwuru ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe ọ na-agaghị emeli ihe ọ bụla.+ M ga-emekwa ka ụjọ jide ya. Ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ. M ga-egbukwa naanị eze.+