-
2 Samuel 4:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ma, Devid gwara Rikab na Beana nwanne ya, bụ́ ụmụ Rimọn onye Bierọt, sị: “Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye napụtara m* ná nsogbu m niile,+ ma na 10 mgbe otu onye bịara na Ziklag gwa m na Sọl anwụọla,+ o chere na ọ bụ ozi ọma ka ọ na-ezi m, ma m gburu ya ebe ahụ.+ Ọ bụ otú ahụ ka m si kwụọ ya ụgwọ ozi ahụ ọ bịara zie m.
-