Emọs 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha kpọrọ ndị na-adọ ndị mmadụ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá obodo asị. Ha kpọkwara ndị na-ekwu eziokwu asị.+
10 Ha kpọrọ ndị na-adọ ndị mmadụ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá obodo asị. Ha kpọkwara ndị na-ekwu eziokwu asị.+