Job 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe Job kpechaara ndị enyi ya ekpere,+ Jehova mere ka Job kwụsị ịta ahụhụ,+ meekwa ka ọ bụrụghachi ọgaranya. Jehova nyere ya ihe niile o nweburu okpukpu abụọ.+ Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihe niile Jehova na-emere ndị na-eso ntụziaka ya+ ma na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha na ya+Na-egosi na ọ hụrụ ha n’anya* nakwa na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.
10 Mgbe Job kpechaara ndị enyi ya ekpere,+ Jehova mere ka Job kwụsị ịta ahụhụ,+ meekwa ka ọ bụrụghachi ọgaranya. Jehova nyere ya ihe niile o nweburu okpukpu abụọ.+
10 Ihe niile Jehova na-emere ndị na-eso ntụziaka ya+ ma na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ha na ya+Na-egosi na ọ hụrụ ha n’anya* nakwa na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.