Abụ Ọma 34:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu niile bụ́ ndị nsọ Jehova, tụọnụ egwu ya,N’ihi na e nweghị ihe na-akọ ndị na-atụ egwu ya.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+